Gaa na ọdịnaya

onodu

Sitere na Wiktionary

onodu


nkowa

[dezie]
  1. nke abu nkebiokwu maobi nkebiahiri na akowa otu o si diri ihe maobu onye a na ekwu maka ya. nkebiokwu a nwere buru ezi okwu maobu buru asi.
  2. onodu nwere ike ibu usoro maobu ihe mbunuche a ga agbaso were meputa maobu kwuputa ihe achoro


nkejiasusu

[dezie]

aha


omumaatu

[dezie]
  1. nne m enweghi ike iga ije nihi onodu ya
  2. nka bu onodu nke agbasike ime ihe obula
  3. onodu anyi ga eji kwalite igbo wikimedia bu isonye notu igbo wikimedians


mkpoputa

[dezie]

olumba

[dezie]


ntughari asusu uzo

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/condition