Gaa na ọdịnaya

omaricha

Sitere na Wiktionary

ọmarịcha

Nkọwa

[dezie]

Ihe mara mma ma maa mma nke na-adọrọ mmasị anya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ụlọ ahụ bụ nke ọma n'ezie, ọ bụ ezigbo ọmarịcha.

Mkpọpụta

[dezie]

/ɔmaɾit͡ʃa/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[Pretty]