Gaa na ọdịnaya

olundị

Sitere na Wiktionary

Olundị

Nkọwa

[dezie]

Olundị bụ olu dị iche iche dị na asụsụ ndị na asụ nke nwere otu ezi nghọta.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

1.A ghọtaghịm ihe ọ kọwataram maka ọ sụrụ ya na olundị. 2.E nwere ọtụtụ olundị dị iche iche n'ala Igbo

Mkpọpụta

[dezie]

ó-lú-ń-dị́

Olumba

[dezie]

olundi

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Dialect