Gaa na ọdịnaya

olumba

Sitere na Wiktionary

olumba

nkọwa

[dezie]

olumba pụtara ka obodo di iche iche si asụ asụsụ igbo. Ndi Abia, Enugu,Imo, nakwa Ebonyi nwere olu eji mara ha.

Aha

[dezie]

Nke abụ nkejiasụsụ aha. o bụ aha ihe

Omụmaatụ

[dezie]
  1. olee otu i mere? bụ olumba ndi owere
  2. ịbọdoo bụ olumba ndi nsukka

Olumba

[dezie]

ka ndị si asụ

Ntụghari asụsụ ndi ozọ

[dezie]

English

[dezie]

Dialect