ololo
mkpo eji ugegbe maobu roba mee bu nke nwere ogologo olu, eji ya agbanye ihe obula di mmiri
aha
Biko zutara m ololo mkpo/kalama abua m ga-eje gbanye mmanu