olileanya
Ọdịdị
olileanya
Nkọwa
[dezie]Ihe ana-atụ anya ya, maọbụ otu ana-eche ma buru n'obi ka ihe dịrị.
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Olileanya anyị bụ n'obodo anyị ga-adị mma
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- onineanya→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- olileanya→ Imo(Owerri)
- olilenya → Enugu(Nsukka)
- olileenya → Abia(Abrịba)
- ntuenya → Ebonyi(Afikpo)