Gaa na ọdịnaya

okwuchukwu

Sitere na Wiktionary

okwuchukwu

Nkọwa

[dezie]

Bụ ihe ndị edere n'akwụkwọ nsọ gbasara nketa nke ndi kwere na Kraịst na ihe ndị omere na mgbe ochie. Ọ bụ kwa nkụzi gbasara nduzi si n'aka Chukwu ma bụrụ kwa oziọma nke ndụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Okwuchukwu dika oriona nke na enye ìhè.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Okwu nke ndụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Word of God