Gaa na ọdịnaya

okwu njedebe

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

njedebe ma ọ bụ nkwupụta nke okwu ikpeazụ banyere ụdị ihe dị iche iche, nke ịjụ ya ga ebute  mmegwara ma ọ bụ mebie mmekọrịta ma ọ bụ weta nkwụsị ihe ma ọ bụ ọnọdụ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • onye ọka iwu ezigarago ndị bi n'ụlọ ikpe ahụ nke bụ okwu njedebe na ihe gbasara ụlọ ahụ.
  • onye isi ụlọ akwụkwọ nyere ndị na-akwụbeghị ụgwọ ụlọ akwụkwọ okwu njedebe tupu achụna ụmụaka ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Ultimatum