Gaa na ọdịnaya

okpukperechi

Sitere na Wiktionary
  1. okpukperechi bụ usoro nkwenye na ofufe Chukwu maọbụ chi
  2. okpukperechi bụ ndobe ụkpụrụ ofufe maọbụ ntụaja.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]

okpukperechi nọ n'ụwa buru ibu ma nke ndi ụka Chukwu site na Jizọsụ kacha mma.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

religion