Gaa na ọdịnaya

okpu na ahia

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ụzọ azụmahịa iji jikwaa Mmetọ site n'inye ego iji belata nkesa ihe n'ikuku, ndị nwere ebe ana arụpụta ihe ka ana enye ụzọ nkesa a ole ha na ibe ha ga eji mere ihe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Eji usoro okpu na áhiá ebelata Mmetọ.

Mkpọpụta

[dezie]
okpu na ahia


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

cap and trade