Gaa na ọdịnaya

okpomọkụ dị egwu

Sitere na Wiktionary

Okpomọkụ Dị Egwu

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ oge a na-enwe okpomọkụ pụrụ iche maọbụ oge ihu igwe na-ekpo ọkụ nke ukwuu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Mgbanwe ihu igwe a na-enwezi ugbua mere ka óké okpomọkụ na-adị.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Extreme_heat