okpomọkụ
Ọdịdị
okpomọkụ
Nkọwa
[dezie]E ji ya akọwa ihe dị ọkụ. Ọ bụ kwa ihe n'eme ma mmadụ gaa nso ebe ọkụ n'ere maọbụ nọrọ n'ebe ikuku anaghị e rute ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Enweghị ezigbo ohere ikuku si abata n'ụlọ na-akpata okpomọkụ.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]- ekpomọkụ
- Ajịrịja
- ụkorọkụ