Gaa na ọdịnaya

okorọbịa

Sitere na Wiktionary

okorọbịa

Nkọwa

[dezie]

nwata nwoke na-eto eto, toferela afọ iri na asaa. (Mgbe e nwere abụọ ma bụ karịa, ọ bụrụ ụmụokorọbịa)

Nkejiasụsụ

[dezie]

Āhà

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nke ahụ bụ njirimara okorọbịa. Nwa m, ị bụzikwa okorọbịa. Diọkpara Ork. Udensi abụrụla okorọbịa, mana ọ na-eme ka onye na amachaghị ihe.

Were nkea tụnyere ya

[dezie]

agbọghọbịa

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

English

[dezie]

French

[dezie]

Spanish

[dezie]