Gaa na ọdịnaya

ogene

Sitere na Wiktionary

ogene

Nkọwa

[dezie]

ogene bụ otu n'ime ngwa egwu eji mara ndi Igbo. A na-eji igwe akpụ ya. Ọ na adị ka ọdụ nnụnụ a na-akpọ Egbe.

A gobg

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

E nwere udị ogene di ịche ịche .

Mkpọpụta

[dezie]
Ogene

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Gong