ogbuefi
Ọdịdị
Title
Nkọwa
[dezie]ogbuefi bu nukwu aha a na akpo Onye na egbu efi maobu Onye gburu efi maobu Onye echiri echichi
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]a na akpo nna m ogbuefi na obodo Anya
Mkpọpụta
[dezie]Ọlụmba
[dezie]( Anambra)
Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Slayer of a cow / titled man