Gaa na ọdịnaya

ogbo isuama

Sitere na Wiktionary

ogbo Isiala bu ọtú n'ime ọgbọ ndị okenye n'odinala igbo nke na-ekere oke dị ukwuu n'usoro ọchịchị, emume na mkpebi obodo.Ha na-arụ ọrụ dịka ndị ndụmọdụ,ndị isi omenala na ndị na ahụ maka ikpe ziri ezi n'etiti obodo na obodo

Nkejịasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie ebe o si]

ọgbọ ntorobịa, ọgbọ etiti(nke ndi dị na nwunye na ndị nwere ezinaulo), ọgbọ Isiala(nke ndị okenye kacha nwee ahụmahụ)

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ọrụmba

[dezie ebe o si]

igbo izugbe

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie ebe o si]