Gaa na ọdịnaya

ofeakwu

Sitere na Wiktionary

Title

Nkọwa

[dezie]

Ofeakwu bu otu nrị baara uru ndị ịgbo nwere. Ejiri akwụ di na ụkwụ akwu esiputa ya bu omalicha nri a. E ji nri a eme atụmatụ na mmemme ndi Igbo. Ụfọdụ jiri ofe a eri osikapa ma ụfọdụ ji kwa ya eri nri olili.


Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ofeakwu na egbo mkpa agụụ. E jikwa ya esiri ndị okenye.

Mkpọpụta

[dezie]

Ọrụmba

[dezie]

Ịgbo ịzube

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]


Category aha