Gaa na ọdịnaya

odinala

Sitere na Wiktionary

ọdịnala

Nkọwa

[dezie]
  1. Otu ndị si akpa àgwà maọbụ na-eme ihe nke ha kwa mgbe.
  2. nkwenyere ndị na omenala ndị
  3. otu esi eme ihe akwadoro ogologo mgbe dịka iwu ana edeghị ede.


Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ụmụ nwoke ị bili pụọ n'isi ụtụtụ bụ ọdịnala ndi obodo a.
  2. Egbughi agwọ bụ ọdịnala ndị bi ebe a.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ọdịbendị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Custom