Gaa na ọdịnaya

odide Uloahia Ukwu

Sitere na Wiktionary

Ụlọahia Ukwu

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọgbaraigbo ghari di n'ụlọahia, ebe ana ere ihe oriri ma uwe, mmanya, akpụkpọ ukwu ụgbọala na ihe ndi ọzọ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ebe arụrụ ụlọahia ukwu nke a di obosala.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]