ihe kpatara
Nke a bụ ihe bụtere maọbụ ihe ebụ n'ụche wee chọọ ime ihe.
Aha
ihe kpatara m ji amụ asụsụ igbo bụ ka asụsụ igbo ghara inwụ pịị Ihe kpatara m ji ebe ákwà bu maka ego m
cause