Gaa na ọdịnaya

zọpụta

Sitere na Wiktionary
(Ebugharirị ịhụ site na nzọtara)

zọpụta


nkowa

[dezie]

zọpụta bụ ịzotara mmadụ mgbe ana-akpagbu ya maọbụ mgbe ọ nọ na nsogbu.


nkejiasusu

[dezie]

ngwaa

omumaatu

[dezie]

A zopụtaram okechukwu kpatara na-etighị ya ihe

Ojimba bu onye zoputara m

mkpoputa

[dezie]
Zọpụta




olumba

[dezie]


ntughari asusu ozo

[dezie]

bekee

[dezie]

defending