Gaa na ọdịnaya

nwanekunwa

Sitere na Wiktionary

Nwanekunwa

NKỌWA

[dezie]

Nwanekunwa bụ onye akpọtara mgbe nwanyị mụrụ nwa ọhụrụ maka inyere ya aka ịna eku nwa mgbe nwanyị jị ihe n'aka.

NKEJIASỤSỤ

[dezie]

AHA

ỌMỤMATỤ

[dezie]

1.Nwanekunwa nwa nwannem nwere obi Nwa 2. Nwanekunwa anaghị arụ ụra

MKPỌPỤTA

[dezie]


OLUMBA

[dezie]

NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ

[dezie]

Bekee

[dezie]

babysitter