Gaa na ọdịnaya

nwanaekunwa

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nwanaekunwa bụ onye na-enyere nwaanyị mụrụ nwa ohuru aka íkù na ịledo nwa ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Omụmaatụ

[dezie]

Aha nwanaekunwa m bụ Chinenye

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

baby-sitter nanny minder