ntutu nwa onyeọzọ
Ọdịdị
Ntutu nwa onyeọzọ
Nkọwa
[dezie]- Nke a bụ ụdị ntutuisi edoziri n'ụzọ di iche iche ụmụ nwaanyị, ndị na-eme ihe egwuregwu maọbụ ndị enweghị ntutu na-ekpu n'isi iji chọọ mma.
- Ụmụ nwoke na-ekpukwa ya.
- Ụfọdụ ndị chọrọ ịgbanwe ụdịdị ha na-ekpu ya
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]E nwere m ntutu nwa onyeọzọ dị iche iche m ji eke ekike maọbụ agbanwe ụdịdị m.
Mkpọpụta
[dezie]