Gaa na ọdịnaya

ntute

Sitere na Wiktionary
  • =Nkọwa=*
  1. ntute bụ iweghachi ọnụnụ ọkụ obi banyere ihe na-anwụ anwụ, nwụrụ anwụ maọbụ ihe e chefuru echefu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ndi na-eso ụzọ Christ kwesịrị ị na-enwe ntute mgbe ha na-ala azụ n'okwukwe ha.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Mkpọte

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

revival