Gaa na ọdịnaya

ntule

Sitere na Wiktionary

Ntule


Nkowa

[dezie]

O putara inyocha ótù ihe maobu karia ichoputa akparamagwa, idi mma maobu idi njo ya.

Nkejiasusu

[dezie]

Áhà

Omumaatu

[dezie]

Ntule agwa Chioma na Uzoma gosiri na Chioma bu ezigbo mmadu karia Uzoma


Mkpoputa

[dezie]


Olumba

[dezie]


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

evaluation