Ntụrụ isi bụ ọrụ nke inye ndụmọdụ, ndụmọdụ ezi Uche ma ọ bụ nzuzu.
Aha(Noun).
Nna m nyere m ntụrụ isi tupu m were mkpebi ahụ.
Imọran(Yoruba).
Advice, Counsel, Guidance.