ntị
Ọdịdị
ntị


Nkọwa
[dezie]akụkụ anụ ahụ nke eji anụ ihe na anọ̀ n'isi, nke na-emekwa ka mmadụ maọbụ anụmanụ guzo ọfụma. Ọ na-adịkarị abụọ, otu n'aka nri nke ọzọ n'aka ekpe.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọdịmma ige ntị ọfụma
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]