Gaa na ọdịnaya

nsonaazụ

Sitere na Wiktionary

nsonaazu

nkọwa

[dezie]

mkpụrụokwu mofim ana agbakwunye na azụ mkpụrụokwu maobu isingwaa iji gbazie nghọta mkpuruokwu ahụ

nkejiasusu

[dezie]

aha

omumaatu

[dezie]

enwere nsonaazu isingwaa dika

  1. riri anyi riri nri
  2. biara o biara ebea
  3. gbuola o gbuola ewu ahu

mkpọputa

[dezie]

olumba

[dezie]

Ntụgharịna asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/suffix