Gaa na ọdịnaya

nsirihụụwa

Sitere na Wiktionary

nsirihụụwa

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu maọbụ ụzọ dị iche iche mmadụ si hụ, ghọta, kwenye maọbụ eso ụwa ọ no n'ime ya .


Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Omụmaatụ

[dezie]

Biko lee anya n'usoro omumeihe ka m mara ụdị nri anyị ga-esi taa.

Mkpoputa

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

worldview