Gaa na ọdịnaya

nshikọ

Sitere na Wiktionary

Nshiko

Nkọwa

[dezie]

Nke a bu anụmanụ n'ebi na mmiri. O bukwa anụ oriri

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Goneplax rhomboides 2

Ọmụmaatụ

[dezie]

1. A hụrụ m nshiko n'ime mmiri.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Nhikọ

Ntụgharị ń asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

crab