Gaa na ọdịnaya

nri abalị

Sitere na Wiktionary

nri abalị

Christmas_food_of_Poland,_Christmas_Eve_dinner,_Brisbane,_2020,_03

Nkọwa

[dezie]

nri abalị bụ nri a na-eri n’abalị, ya bụ, mgbe anyanwụ agawanyela ma ọchịchịrị abata. Ọ bụ nri nke atọ n’ụbọchị, mgbe nri ụtụtụ na nri ehihie gasịrị.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nne m na-esi nri abalị kwa mgbede.
  2. Ụmụaka chọrọ rie nri abalị tupu ha ehi ụra.


Mkpọpụta

[dezie]
Dinner



Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

dinner