Gaa na ọdịnaya

nrekasi obi

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

ihe mgbu na-agba mmadụ n’ime obi, na n’azụ ọkpọ nke na-enye uto ilu na akpịrị ma ọ bụ n'ọnụ. Mgbu ahụ na-akawanye njọ mgbe mmadụ risịrị nri, na mgbede, ma ọ bụ mgbe edina ala ma ọ bụ hulata ehulata.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Nri a na-enye m nrekasi obi
  • Ì ji n'aka na ọ bụ nrekasi obi na ọ bụghị nsogbu obi?

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

heartburn