Gaa na ọdịnaya

nrafu

Sitere na Wiktionary

Nrafu

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ihe emere iji mee ka onye ọzọ ma ọ bụ igwe mmadu kwenye n'ịhe bụ eziokwu dịka ụha ma ọbu wenye n'ịhe bụ ụha dịka eziokwu dịka ọchịchiọ obi onye mere ya si dị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Amaara Emeka dìka ezigbo onye nrafu, otu mkpụru eziokwu adịghị ya n'ọnụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Nduvu (Arochukwu)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Deceit Deceit

French

[dezie]

tromperie Tromperie

German

[dezie]

Betrug Betrug