Gaa na ọdịnaya

nrị mbịaraabịa

Sitere na Wiktionary

nrị mbịaraabịa


nkowa

[dezie]

nke a bụ ụdị ndị si mba ofesi wee bia obodo anyị maọbụkwa ụdị nrị ndị mba ofesi na-eri n'obodo ha.


nkejiasụsụ

[dezie]

aha


ọmụmaatụ

[dezie]

ụfọdụ nrị mbịaraabịa ndịa bụ osikapa, piza, saladị wee dịrị gawa


mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]


ntụghari asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

[foreign foods]