nnyochaahụ
Ọdịdị

nnyochaahụ
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ foto na-egosi ime ahụ mmadụ iji chọpụta ebe mmadụ na-enwe ahụ mgbu maọbụ merụrụ ahụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Omụmaatụ
[dezie]Foto nnyochaahụ gosiri na ọkpụkpụ ụkwụ m gbajiri agbaji.

nnyochaahụ
Nke a bụ foto na-egosi ime ahụ mmadụ iji chọpụta ebe mmadụ na-enwe ahụ mgbu maọbụ merụrụ ahụ.
aha
Foto nnyochaahụ gosiri na ọkpụkpụ ụkwụ m gbajiri agbaji.