Gaa na ọdịnaya

nnukwu

Sitere na Wiktionary

Nnukwu

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mkpụrụokwu n'egosi na ihe buru ibu na nha..

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwaha

Ọmụmatụ

[dezie]

Nri enyere Maduka dị nnukwu ma atunyere ya na nke enyerem.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • Nnekwu Anambra
  • Hinne Abia/Enugu
  • Shinne Imo

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Big big

French

[dezie]

Spanish

[dezie]

Grande grande