Gaa na ọdịnaya

nnochiaha

Sitere na Wiktionary

nnochiaha

nkowa

[dezie]

nke a bu mkpuruokwu eji anochi anya ihe maobu anya mmadu n'ahiriokwu

nkeji asusu

[dezie]

aha

omumatu

[dezie]
  1. o,ha,gi,unu bucha nnochiaha
  2. nnochiaha ndi mebere nnochimpesin bu a na e

mkpoputa

[dezie]

olumba

[dezie]

n'tughari n'asusu ozo

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/pronoun