Gaa na ọdịnaya

nnọpuga

Sitere na Wiktionary

nnọpụga

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ ịkpachapụ onwe gị n'ebe ndị mmadụ ndị ọzọ nọ n'ihi mmkpagbu, ọrịa maọbụ mmekpa ahụ.

Nkejiasṷsṷ

[dezie]

Aha


Ọmṷmaaụ

[dezie]

nnọpụga bụ otu n'ime ọnọdụ ọjọọ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Isolation