Gaa na ọdịnaya

nmeri

Sitere na Wiktionary

mmeri

Nkọwa

[dezie]

Nsonaazụ nke imeri asọmpi ma ọ bụ ịga nke ọma n’ọrụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ụlọ akwụkwọ anyị nwetara mmeri na egwuregwu bọl.

Mkpọpụta

[dezie]

/mmèrí/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[victory]