Gaa na ọdịnaya

nkwupụta

Sitere na Wiktionary
(Ebugharirị ịhụ site na nkwuputa)

nkwuputa

Nkọwa

[dezie]

nkea bụ mmadu ikwuputa ihe o mere adighi mma n ihu onye ọzọ


Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. ọ gara nkwuputa njọ namgbede
  2. o kwuputara mmeghe ya ni ihu oka ikpe


mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Bekee

[dezie]


Ntụgharị n'asusu ọzọ

[dezie]

confession