Jump to content

nkwekọrita

O sị Wiktionary

Nkwekọrita

Nkọwa

[dezie]

Nghota di n'etiti mmadu abụọ maọbụ karịa gbasara usoro ha ga-agbaso wee mee ihe ha chọrọ.

Nkejiasusu

[dezie]

aha

Omumaatu

[dezie]

Anyi nwe nkwekọrịta n'etiti anyị.

Mkpọputa

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari nasusu ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Agreement