nkwanye alum di na nwunye
Ọdịdị
NKWANYE ALUM DI NA NWUNYE
Nkọwa
[dezie]Nkwanye Alụmdi na nwunye bụ alụmdi na nwunye nke otu ma ọ bụ karịa n'ime ndị a lụrụ na-enwetaghị nkwenye ha ma ọ bụ megide ọchịchọ ha. Alụmdi na nwunye nwekwara ike ịghọ alụmdi na nwunye mmanye ọ bụrụgodị na ha abụọ abanye na nkwenye zuru oke ma ọ bụrụ na a manyere otu ma ọ bụ ha abụọ ịnọ n'alụmdi na nwunye na-akwadoghị ọchịchọ ha.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]- alụmdi na nwunye mmanye bụ mmebi iwu
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Mmanye Alụmdi na nwunye
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Forced marriage