Gaa na ọdịnaya

nke ahu anataghị

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • mgbe ahụ mmadụ nwere omume mmeghachi akpaka na-adịghị mma na ebe nri ụfọdụ, ájá ma ọ bụ ihe ọ bụla dị na ikuku nọọ
  • Ọnọdụ nke na-ebute ọrịa mgbe mmadụ riri ụfọdụ nri ma ọ bụ metụ ma ọ bụ kute ume ụfọdụ ihe

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Mmadụ imara ihe nke ahu anataghị nke nwere ike iweta nfụkasị ahụ dị mkpa.
  • Enwere ogwu maka igbochi ma ọ bụ ịkwụsị nke ahu anataghi

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Allergy