nkasiobi
Ọdịdị
NKASIOBI
NKỌWA
[dezie]Nkasiobi bụ okwu agbam ume a ma enye onye ihe metụtara dịka onye mmadu nwunahara.A na ejikwa mmadụ eme nkasiobi onye.
NkEJIASỤSỤ
[dezie]Aha
ỌMỤMATỤ
[dezie]1.Ndụmọdụ nnem bụrụm okwu nkasiobi
kam dachara ulem.
2.Chike bụ nkasiobi nne ya ka nna ha nwuchara.
OLUMBA
[dezie]Nkashiobu
NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ
[dezie]Bekee
[dezie]Consolation https://wt/ig.wiki/consolation [[Òtù:Aha