Gaa na ọdịnaya

nkọwapụtasị

Sitere na Wiktionary

nkọwapụtasị

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnodụ ikuzi ihe ọfụma ma mee ya ka odoo anya, dị mfe na nghọta zuru oke. E nwere ike iji ihe nkiri vidio, eserese na ngwa nkụzi ndị ọzọ wee mee nke a.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha


ọmụmaatụ

[dezie]

Nkọwapụtasị bụ otu n'ime uzo eji akuzi ihe nke ọma.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

illustration