Gaa na ọdịnaya

nkọwa ọdịdị ihueluigwe

Sitere na Wiktionary

nkọwa ọdịdị ihueluigwe

nkọwa

[dezie]

nke a bụ ụzọ esi enyocha ma akọwapụta ọdịdị ihueluigwe n'ọdịnihu

nkejiasụsụ

[dezie]

aha

ọmụmatụ

[dezie]
  1. Ndị ụlọ ọrụ na-akọwapụta ọdịdị ihueluigwe na-agba abụbọ ọrụ maka akwụghị ha ụgwọ ọnwa

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]