Gaa na ọdịnaya

nkịta ụja adịghị ata ata

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Ndị na-eyi egwu anaghị adịkarị eme ya.
  • Ndị na-ekwu oke okwu adịghị eme ihe ha kwuru

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ilu

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

barking dogs seldom bite