nkà ihe ọmụma
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- ihe omumu banyere ihe ntọala nke ihe omuma, eziokwu, na ihe idi adi, karia mgbe atulere ya nanị dika ihe omumu nke akwụkwọ
- tiọrị ma ọ bụ akparamagwa nke na-arụ ọrụ dịka ntụziaka maka omume
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nkà ihe ọmụma m na ndụ dị mfe, 'ịrụsi ọrụ ike na-akwụ ụgwọ'.
- Ọ bụrụ na a jụrụ gị 'gịnị bụ nkà ihe ọmụma', gịnị ka ịga-aza?