nju oyi
Ọdịdị
Ńgwá Nju Oyi
Nkowa
[dezie]Nke a bu ákúrúngwa ogbaraohuru eji àjú ihe obula oyi, ma nri, ma ihe oñuñu, ma ógwù, maobu ihe ozo, ka ihe ahu ghara imebi Osiiso.
Nkejiasusu
[dezie]Áhà
Omumaatu
[dezie]Azutala m ngwa nju oyi tinye n'ulo m.
Mkpoputa
[dezie]